2. Ndi-Eze 23:31 Bible Nso (IGBOB)

Jehoahaz b͕ara orú arọ na atọ mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze ọnwa atọ nime Jerusalem: aha nne-ya bu Hamutal nwa Jeremaia nke Libna.

2. Ndi-Eze 23

2. Ndi-Eze 23:25-37