2. Ndi-Eze 22:5 Bible Nso (IGBOB)

ka ha nye kwa ya n'aka ndi nēje ozi ahu, bú ndi nēlekọta ihe n'ulo Jehova: ka ha nye kwa ya n'aka ndi nēje ozi nke di n'ulo Jehova, iji me ka ebe etipúru etipú di ike;

2. Ndi-Eze 22

2. Ndi-Eze 22:1-15