2. Ndi-Eze 22:20 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi ya, le, M'gāchikọta gi na nna-gi-hà n'ala-mọ agāchikọta kwa gi na ndi ọzọ je n'ílì-gi n'udo, anya-gi agaghi-ele kwa ihe ọjọ a nile nke Mu onwem nēme ka ọ biakwasi ebe a. Ha we weghachiri eze okwu.

2. Ndi-Eze 22

2. Ndi-Eze 22:10-20