2. Ndi-Eze 22:16 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova siri, Le, M'nēme ka ihe ọjọ biarue ebe a, biakwasi kwa ndi bi nime ya, bú okwu nile nke akwukwọ ahu nke eze Juda guworo:

2. Ndi-Eze 22

2. Ndi-Eze 22:8-20