2. Ndi-Eze 22:10 Bible Nso (IGBOB)

Shefan, bú ode-akwukwọ, we gosi eze, si, Hilkaia, bú onye-nchu-àjà, enyewom otù akwukwọ. Shefan we gua ya n'iru eze.

2. Ndi-Eze 22

2. Ndi-Eze 22:4-13