2. Ndi-Eze 21:13 Bible Nso (IGBOB)

M'gēseti kwa n'elu Jerusalem eriri Sameria na ihe-ọtùtù ulo Ehab: M'gēhicha kwa Jerusalem dika madu si ehicha ọkwa, nēhicha ya, nēkpùta ya iru.

2. Ndi-Eze 21

2. Ndi-Eze 21:7-23