2. Ndi-Eze 20:8 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we si Aisaia, Gini gābu ihe-iriba-ama na Jehova gēme ka arum di ike, m'we rigorue ulo Jehova n'ubọchi nke-atọ?

2. Ndi-Eze 20

2. Ndi-Eze 20:1-16