2. Ndi-Eze 20:11 Bible Nso (IGBOB)

Aisaia, bú onye-amuma, we kpọkue Jehova: O we me ka onyinyo la azu nzọ-ukwu ebe-nrigo iri, nke ọ ridara na nzọ-ukwu ebe-nrigo Ehaz.

2. Ndi-Eze 20

2. Ndi-Eze 20:10-19