2. Ndi-Eze 20:1 Bible Nso (IGBOB)

Na mb͕e ahu Hezekaia riara ọria inwu anwu. Aisaia, bú onye-amuma, bú nwa Emoz, we biakute ya, si ya, Otú a ka Jehova siri, Nye ulo-gi iwu; n'ihi na gi onwe-gi nānwu anwu, i gaghi-adi kwa ndu.

2. Ndi-Eze 20

2. Ndi-Eze 20:1-10