2. Ndi-Eze 2:8 Bible Nso (IGBOB)

Elaija we chiri uwe - nwuda - ya, piakọta ya, tie miri ahu, ewe kera ya, otù uzọ ga n'otù akuku, otù uzọ ga n'akuku ọzọ, ha abua we gabiga n'ala-akọrọ.

2. Ndi-Eze 2

2. Ndi-Eze 2:2-9