2. Ndi-Eze 2:19 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom obodo ahu we si Elaisha, Biko, le, ọnọdu obodo a di nma, dika onye-nwem nāhu: ma miri-ya jọrọ njọ, ala nādighi-ekwe kwa ka ihe ka aka.

2. Ndi-Eze 2

2. Ndi-Eze 2:11-20