2. Ndi-Eze 19:6 Bible Nso (IGBOB)

Aisaia we si ha, Otú a ka unu gāsi onye-nwe-unu, Otú a ka Jehova siri, Atula egwu n'ihi okwu nile nke i nuworo, nke ndi nējere eze Asiria ozi jiri kwulum.

2. Ndi-Eze 19

2. Ndi-Eze 19:1-16