2. Ndi-Eze 19:26 Bible Nso (IGBOB)

Ndi bi nime ha we ghọ ndi aka-ha di nkpunkpu, ha turu ujọ ihere we me ha; ha ghọrọ ihe-ọkukú nke ubi, na akwukwọ ahihia ndu, na ahihia nke elu-ulo, na ọka chanwuru achanwu tutu o tolite.

2. Ndi-Eze 19

2. Ndi-Eze 19:16-28