2. Ndi-Eze 18:6 Bible Nso (IGBOB)

O we rapara Jehova n'aru, o sighi n'iso Ya wezuga onwe-ya, o we debe ihe nile O nyere n'iwu, bú nke Jehova nyere Moses n'iwu.

2. Ndi-Eze 18

2. Ndi-Eze 18:1-8