2. Ndi-Eze 17:9 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we were nzuzo me ihe nke nēzighi ezi megide Jehova, bú Chineke-ha, ha we wuere onwe-ha ebe di elu n'obodo-ha nile, site n'ulo-elu ndi nēche nche rue obodo ewusiri ike.

2. Ndi-Eze 17

2. Ndi-Eze 17:1-19