2. Ndi-Eze 17:39 Bible Nso (IGBOB)

kama Jehova, bú Chineke-unu, ka unu gātu egwu; Ya onwe-ya gānaputa kwa unu n'aka ndi-iro-unu nile.

2. Ndi-Eze 17

2. Ndi-Eze 17:29-41