2. Ndi-Eze 17:36 Bible Nso (IGBOB)

kama Jehova, Onye were ike uku na ogwe-aka esetiri eseti me ka unu si n'ala Ijipt rigoputa, Ya ka unu gātu egwu, Ya ka unu gākpọ kwa isi ala nye, Ya ka unu gāchu-kwa-ra àjà:

2. Ndi-Eze 17

2. Ndi-Eze 17:28-41