2. Ndi-Eze 17:27 Bible Nso (IGBOB)

Eze Asiria we nye iwu, si, Me ka otù onye nime ndi-nchu-àjà je n'ebe ahu, bú ndi unu mere ka ha si n'ebe ahu je biri n'ala ọzọ; ka ha je kwa biri n'ebe ahu, ka o zí kwa ha ikpé Chineke ala ahu:

2. Ndi-Eze 17

2. Ndi-Eze 17:21-32