2. Ndi-Eze 15:4 Bible Nso (IGBOB)

Nání na ewezugaghi ebe di elu: ndi Juda nọ nāchu àjà nēsure kwa ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe di elu nile.

2. Ndi-Eze 15

2. Ndi-Eze 15:1-9