2. Ndi-Eze 15:29 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi Peka, bú eze Israel, ka Tiglat-pilesa, bú eze Asiria, biara, were Ijon, na Ebel-bet-meaka, na Janoa, na Kedesh, na Hezoa, na Gilead, na Galili, bú ala nile nke Naftali; o we me ka ha je biri n'Asiria.

2. Ndi-Eze 15

2. Ndi-Eze 15:28-38