2. Ndi-Eze 14:3 Bible Nso (IGBOB)

O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, nání na o meghi dika Devid nna-ya; dika ihe nile si di nke Joash nna-ya mere, otú a ka o mere.

2. Ndi-Eze 14

2. Ndi-Eze 14:1-7