2. Ndi-Eze 13:9 Bible Nso (IGBOB)

Jehoahaz we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, ha we lìe ya na Sameria: Joash nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.

2. Ndi-Eze 13

2. Ndi-Eze 13:1-15