2. Ndi-Eze 13:6 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di, ha esighi na nmehie nile nke ulo Jeroboam wezuga onwe-ha, bú nke o jiri me Israel ka ha mehie, ma Jehoahaz nējeghari nime ya: ọzọ kwa, Ashera guzoro na Sameria.)

2. Ndi-Eze 13

2. Ndi-Eze 13:1-15