2. Ndi-Eze 13:4 Bible Nso (IGBOB)

Jehoahaz we chọ ime ka iru Jehova dajua, Jehova we ge ya nti: n'ihi na Ọ huru nmeb͕u Israel, n'ihi na eze Siria meb͕uru ha.

2. Ndi-Eze 13

2. Ndi-Eze 13:1-11