2. Ndi-Eze 13:16 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si eze Israel, Tukwasi aka-gi n'uta: o we tukwasi aka-ya. Elaisha we tukwasi aka-ya abua n'aka abua nke eze.

2. Ndi-Eze 13

2. Ndi-Eze 13:9-18