2. Ndi-Eze 12:11 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nye ego ahu nke atùrù atù n'aka ndi nēje ozi ahu, bú ndi nēlekọta ulo Jehova: ha we weputa ya nye ndi-ọ̀kà n'osisi, nye kwa ndi nēwu ulo, bú ndi nālu ọlu n'ulo Jehova,

2. Ndi-Eze 12

2. Ndi-Eze 12:2-13