2. Ndi-Eze 11:6 Bible Nso (IGBOB)

otù uzọ n'uzọ atọ gādi kwa n'ọnu-uzọ-ama Sua; otù uzọ n'uzọ atọ gādi kwa n'ọnu-uzọ-ama n'azu ndi-ọb͕a-ọsọ: unu gēdebe kwa ihe-ndebe nke ulo a, buru ihe-nb͕ochi.

2. Ndi-Eze 11

2. Ndi-Eze 11:1-14