2. Ndi-Eze 11:20-21 Bible Nso (IGBOB)

20. Ndi nile nke ala ahu we ṅuria ọṅu, obodo ahu di-kwa-ra jū: ha we were mma-agha me ka Atalaia nwua n'ulo eze.

21. Jehoash b͕ara arọ asa mb͕e ọ malitere ibu eze.

2. Ndi-Eze 11