2. Ndi-Eze 10:7 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e akwukwọ ahu bara ha n'aka, na ha chiri umu eze, b͕ue ha, bú ọgu ndikom atọ na iri, tiye isi-ha nime nkata, zigara ya rue Jezreel.

2. Ndi-Eze 10

2. Ndi-Eze 10:5-13