2. Ndi-Eze 10:35 Bible Nso (IGBOB)

Jihu we so nna-ya-hà dina n'ọnwu: ha we lìe ya na Sameria. Jehoahaz nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.

2. Ndi-Eze 10

2. Ndi-Eze 10:26-36