2. Ndi-Eze 10:29 Bible Nso (IGBOB)

Nání nmehie nile nke Jeroboam nwa Nebat, nke o jiri me ka Israel mehie, Jihu ewezugaghi onwe-ya n'iso ha, bú umu-ehi ọla-edo ahu nke di na Bet-el, na nke di na Dan.

2. Ndi-Eze 10

2. Ndi-Eze 10:25-36