2. Ndi-Eze 10:13 Bible Nso (IGBOB)

Jihu hutara umu-nne Ehazaia, bú eze Juda, ọ si, Òle ndi ka unu bu? Ha si, Umu-nne Ehazaia ka ayi bu: ayi nārida kwa iju ajuju bayere udo umu eze na umu eze-nwayi.

2. Ndi-Eze 10

2. Ndi-Eze 10:6-15