2. Ndi-Eze 1:11 Bible Nso (IGBOB)

O we ziga-kwa-ra ya onye-isi ọgu ndi-agha abua na iri ọzọ, ya na ọgu ndi-agha abua na iri ya. Ọ za, si ya, Onye nke Chineke, otú a ka eze siworo, Ngwa ngwa, ridata.

2. Ndi-Eze 1

2. Ndi-Eze 1:2-15