2. Ihe Emere 9:20 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nile eze, bú Solomon, nwere, bú nke eji aṅu ihe, bu ọla-edo, ihe nile nke ulo oké ọhia Lebanon bu kwa ọla-edo makarisiri nma: agughi ọla-ọcha n'ihe ọ bula n'ubọchi Solomon.

2. Ihe Emere 9

2. Ihe Emere 9:19-30