2. Ihe Emere 7:9 Bible Nso (IGBOB)

Ha we me ememe nb͕ochi n'ubọchi nke-asatọ: n'ihi na ha mere ememe ira ebe-ichu-àjà nye Chineke ubọchi asa, me kwa ememe ahu ubọchi asa.

2. Ihe Emere 7

2. Ihe Emere 7:6-12