2. Ihe Emere 6:14 Bible Nso (IGBOB)

ọ si, Jehova, bú Chineke Israel, ọ dighi Chineke dika Gi, n'elu-igwe, ma-ọbu n'uwa; I nēdebere ndi-orù-Gi ọb͕ub͕a-ndu na ebere, bú ndi were obi-ha nile nējeghari n'iru Gi:

2. Ihe Emere 6

2. Ihe Emere 6:11-22