2. Ihe Emere 34:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ha nēweputa ego ahu nke anēwebata n'ulo Jehova, Hilkaia, bú onye-nchu-àjà, chọtara akwukwọ iwu Jehova nke enyere site n'aka Moses.

2. Ihe Emere 34

2. Ihe Emere 34:9-24