2. Ihe Emere 34:11 Bible Nso (IGBOB)

ha we nye ya ndi-ọ̀kà n'osisi, nye kwa ndi nēwu ulo, iji zuta nkume awara awa, na osisi iji me ihe-njikọta, na ijikọta ulo nile nke ndi-eze Juda bibiri.

2. Ihe Emere 34

2. Ihe Emere 34:9-13