2. Ihe Emere 32:32 Bible Nso (IGBOB)

Ma ihe nile Hezekaia mere nke fọduru, na ọlu-ebere-ya nile, le, edewo ha n'ọhù Aisaia nwa Emoz, bú onye-amuma, n'akwukwọ ndi-eze Juda na Israel.

2. Ihe Emere 32

2. Ihe Emere 32:25-33