2. Ihe Emere 32:1 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ihe ndia na ezi-okwu a gasiri, Senakerib, bú eze Asiria, biara, ba nime Juda, we ma ulo-ikwū-ya imegide obodo nile ewusiri ike, si na o gētipú ha nye onwe-ya.

2. Ihe Emere 32

2. Ihe Emere 32:1-3