2. Ihe Emere 30:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ha apughi ime ya na mb͕e ahu, n'ihi na ndi-nchu-àjà adoghi onwe-ha nsọ n'ọnu-ọgugu nke gēzuru ihe ahu, ndi Israel achikọtaghi kwa onwe-ha biarue Jerusalem.

2. Ihe Emere 30

2. Ihe Emere 30:1-5