2. Ihe Emere 30:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ha bara uba nime nkpọkọta ahu, bú ndi nēdoghi onwe-ha nsọ: ndi Livai we buru ndi-isi n'ib͕uru onye ọ bula nādighi ọcha anu ngabiga, ido ha nsọ nye Jehova.

2. Ihe Emere 30

2. Ihe Emere 30:10-21