2. Ihe Emere 30:1 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we zigara Israel na Juda nile ozi, ọzọ kwa, o degara Efraim na Manase akwukwọ-ozi, ka ha biarue ulo Jehova nime Jerusalem, imere Jehova, bú Chineke Israel, ememe ngabiga.

2. Ihe Emere 30

2. Ihe Emere 30:1-8