2. Ihe Emere 29:32 Bible Nso (IGBOB)

Ọnu-ọgugu àjà-nsure-ọku, nke nkpọkọta Juda wetara, we di ọgu oke-ehi atọ na iri, na ọgu ebulu ise, na ọgu umu-aturu iri: ndia nile bu ihe àjà-nsure-ọku ichuru Jehova.

2. Ihe Emere 29

2. Ihe Emere 29:24-36