2. Ihe Emere 29:18 Bible Nso (IGBOB)

Ha we ba nime biakute Hezekaia, bú eze, si, Ayi emewo ka ulo Jehova nile di ọcha, ya na ebe-ichu-àjà nke àjà-nsure-ọku, na ihe-ya nile, na Table achicha anēdo n'usoro, na ihe-ya nile.

2. Ihe Emere 29

2. Ihe Emere 29:10-21