2. Ihe Emere 27:2 Bible Nso (IGBOB)

O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Uzaia nna-ya mere: nání na ọ baghi n'ulo uku Jehova. Ma ndi Juda nọ nēbibi onwe-ha.

2. Ihe Emere 27

2. Ihe Emere 27:1-6