2. Ihe Emere 26:5 Bible Nso (IGBOB)

O we nọ n'ichọ Chineke n'ubọchi Zekaraia, onye nwere nghọta n'ihu Chineke: ma n'ubọchi ọ nāchọ Jehova, Chineke mere ka ihe gara ya nke-ọma.

2. Ihe Emere 26

2. Ihe Emere 26:1-9