2. Ihe Emere 26:23 Bible Nso (IGBOB)

Uzaia we so nna-ya-hà dina n'ọnwu; ha we lìe ya n'ebe elìri nna-ya-hà n'ọhia olìlì nke ndi-eze nwere; n'ihi na ha siri, Onye-ekpenta ka ọ bu: Jotam nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.

2. Ihe Emere 26

2. Ihe Emere 26:16-23