2. Ihe Emere 25:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndikom nke usu ndi nāpunara madu ihe nke Amazaia zilagara, ka ha ghara iso ya je agha, madere n'obodo nile nke Juda, site na Sameria we rue Bet-horon, tib͕ue nnù madu asa na ọgu iri nime ha, luta ihe-nluta bara uba n'agha.

2. Ihe Emere 25

2. Ihe Emere 25:12-21