2. Ihe Emere 23:2 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nāga buruburu nime Juda, chikọputa ndi Livai n'obodo nile nke Juda, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke Israel, ha we biarue Jerusalem.

2. Ihe Emere 23

2. Ihe Emere 23:1-12